Skip to content

Commit 6385a1f

Browse files
committed
Update feeds
1 parent 7064e12 commit 6385a1f

20 files changed

+21
-21
lines changed

arabic.md

Lines changed: 1 addition & 1 deletion
Large diffs are not rendered by default.

gahuza.md

Lines changed: 1 addition & 1 deletion
Large diffs are not rendered by default.

gujarati.md

Lines changed: 1 addition & 1 deletion
Large diffs are not rendered by default.

hindi.md

Lines changed: 2 additions & 2 deletions
Large diffs are not rendered by default.

igbo.md

Lines changed: 1 addition & 1 deletion
Original file line numberDiff line numberDiff line change
@@ -1 +1 @@
1-
# BBC News Ìgbò## [Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy5qp3y79edo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/3954/live/22e0c6b0-b3ee-11f0-aa13-0b0479f6f42a.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 11:43:52_Akụkọ nwaanyị ajadụ bụ Chika Ndubuisi a manyere ka ọ nụọ mmiri a sapụtara n'ozu di ya.## [Ajọ ifufe ‘Hurricane Melissa’ na-achọ ịdakwasị mba Cuba dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa na Jamaịka](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/c3w52xlgxxpt?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ajọ ifufe ‘Hurricane Melissa’ na-achọ ịdakwasị mba Cuba dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa na Jamaịka](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/0493/live/27228aa0-b494-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.png)__Nchịkọta akụkọ niile si na mbaụwa niile## [Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ apụtala n'ụlọmkpọrọ Kuje](https://www.bbc.com/igbo/articles/cn091rn72k9o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ apụtala n'ụlọmkpọrọ Kuje](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/6979/live/b4797e80-b3e1-11f0-a1d0-d5a6c9e4c42e.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 09:45:38_Akụkọ gbasara ngagharịiwe maka ntọhapụ Nnamdi Kanu.## [Alassane Ouattara gbara afọ 83 emeriela n'agba nke anọ ya dịka Onyeisiala Iviri Kostu](https://www.bbc.com/igbo/articles/ckgyre4npnvo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Alassane Ouattara gbara afọ 83 emeriela n'agba nke anọ ya dịka Onyeisiala Iviri Kostu](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/9322/live/9e508f20-b384-11f0-aa13-0b0479f6f42a.jpg)_Satọdee, 25 Ọktoba 2025 na 12:25:16_Alassane Ouattara emeriela na ntuliaka ọkwa Onyeisiala mba Iviri Kostu.## [Ndụmọdụ Ọkaikpe James Omotosho nyere Nnamdi Kanu](https://www.bbc.com/igbo/articles/c3w91y6xnzlo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ndụmọdụ Ọkaikpe James Omotosho nyere Nnamdi Kanu](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/7d31/live/2d1bb330-b324-11f0-93b5-67ecd8e94ae1.png)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 11:04:35_Wike rụtụrụ aka ma kwuo na ọ bụrụ na ụlọikpe kpọọ ya ka ọ pụta gbaa ama maọbụ wepụta ihe akaebe, na ya ga-eme nke ahụ na-eleghị anya n'azụ.## [Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 28, 2025](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5yk0k4y23qo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 28, 2025](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/f1a0/live/52df1610-60be-11f0-a40e-a1af2950b220.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 14:12:20_Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Ọktoba 28, 2025## [Ngagharịiwe akawanyela njọ na Mba Kamerun n'ihi mpụtara ntuliaka nyere Paul Biya mmeri](https://www.bbc.com/igbo/articles/cvgvg558y0jo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ngagharịiwe akawanyela njọ na Mba Kamerun n'ihi mpụtara ntuliaka nyere Paul Biya mmeri](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/3bb1/live/a81c1050-b420-11f0-8d6c-7357788a3999.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 17:18:00_Otụtụ ndị mmadụ katọrọ mmeri Paul Biya kemgbe ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Kamerun kpọpụtara aha ya dịka onye meriri.## [Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy0p211x2leo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/2564/live/d8d7c1b0-b341-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.png)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 14:34:38_Akụkọ banyere steeti iri atọ na otu a chọrọ ịkepụta ọhụrụ na Naịjirịa## ['Amalitere m Open Sharaton site n'isi moi moi n'akụkụ okporoụzọ New Haven Enugwu'](https://www.bbc.com/igbo/articles/czxk0jyj1j2o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)!['Amalitere m Open Sharaton site n'isi moi moi n'akụkụ okporoụzọ New Haven Enugwu'](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/e002/live/33e39d30-b253-11f0-ba75-093eca1ac29b.jpg)_Sọndee, 26 Ọktoba 2025 na 10:05:59_Onye nwe ụlọ oriri Open Sheraton bụ Oriaku Evelyn Ezeoma bụ onye Awo Idemili dị n'Imo steeti, dịka a na-etu ya "Awọ dị m ahụ mma 1 n'Awo Omamma".## [Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa](https://www.bbc.com/igbo/articles/ce326xx95gxo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/7520/live/7cebec80-b32a-11f0-ba75-093eca1ac29b.jpg)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 11:52:58_Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị ka nka n'ụwa ka e mechara ntuliaka 2025 nke mba Kemerun.## [Ama m ihe ndị m gabigara tupu m ruo n'ogogo m nọ taa - Ashmusy](https://www.bbc.com/igbo/articles/cj0ezmm1dnpo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ama m ihe ndị m gabigara tupu m ruo n'ogogo m nọ taa - Ashmusy](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/2b30/live/d00598d0-b02d-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.jpg)_Fraịdee, 24 Ọktoba 2025 na 05:59:35_Na mkparịtaụka a pụrụ iche ya na BBC Igbo nwere, Ashmusy kọwara na ọ tụghị ya n'anya na ya ruru ogogo ọ nọ taa ma bụrụ onye a ma ama n'ihi na ọ gbara mbọ maka ya.## [Unu na-akụtu ụlọahịa iji kpochapụ akụnaụba ndị Igbo – ASITU na-agwa Gọọmenti Legọs](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy045gne28yo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Unu na-akụtu ụlọahịa iji kpochapụ akụnaụba ndị Igbo – ASITU na-agwa Gọọmenti Legọs](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/72e6/live/12bab4d0-b119-11f0-8eba-091c09384b3c.jpg)_Fraịdee, 24 Ọktoba 2025 na 20:56:05_Otu Association of Igbo Town Unions kwupụtara nke a n'ọgbakọ ha haziri n'isi obodo Abịa steeti bụ Ụmụahịa n'ụbọchị Fraịde 24 Ọktoba 2025.
1+
# BBC News Ìgbò## [Ajọ ifufe ‘Hurricane Melissa’ na-achọ ịdakwasị mba Cuba dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa na Jamaịka](https://www.bbc.co.uk/igbo/live/c3w52xlgxxpt?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ajọ ifufe ‘Hurricane Melissa’ na-achọ ịdakwasị mba Cuba dịka idemmiri na-akpa mkpamkpa na Jamaịka](https://ichef.bbci.co.uk/ace/standard/240/cpsprodpb/0493/live/27228aa0-b494-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.png)__Nchịkọta akụkọ niile si na mbaụwa niile## [Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy5qp3y79edo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ihe anyị ma maka nwaanyị a manyere ka ọ ṅụọ mmiri e ji saa ozu di ya n'Imo Steeti](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/3954/live/22e0c6b0-b3ee-11f0-aa13-0b0479f6f42a.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 11:43:52_Akụkọ nwaanyị ajadụ bụ Chika Ndubuisi a manyere ka ọ nụọ mmiri a sapụtara n'ozu di ya.## [Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ apụtala n'ụlọmkpọrọ Kuje](https://www.bbc.com/igbo/articles/cn091rn72k9o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Sowore, Aloy Ejimakor na ndị ọzọ apụtala n'ụlọmkpọrọ Kuje](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/6979/live/b4797e80-b3e1-11f0-a1d0-d5a6c9e4c42e.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 09:45:38_Akụkọ gbasara ngagharịiwe maka ntọhapụ Nnamdi Kanu.## [Alassane Ouattara gbara afọ 83 emeriela n'agba nke anọ ya dịka Onyeisiala Iviri Kostu](https://www.bbc.com/igbo/articles/ckgyre4npnvo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Alassane Ouattara gbara afọ 83 emeriela n'agba nke anọ ya dịka Onyeisiala Iviri Kostu](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/9322/live/9e508f20-b384-11f0-aa13-0b0479f6f42a.jpg)_Satọdee, 25 Ọktoba 2025 na 12:25:16_Alassane Ouattara emeriela na ntuliaka ọkwa Onyeisiala mba Iviri Kostu.## [Ndụmọdụ Ọkaikpe James Omotosho nyere Nnamdi Kanu](https://www.bbc.com/igbo/articles/c3w91y6xnzlo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ndụmọdụ Ọkaikpe James Omotosho nyere Nnamdi Kanu](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/7d31/live/2d1bb330-b324-11f0-93b5-67ecd8e94ae1.png)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 11:04:35_Wike rụtụrụ aka ma kwuo na ọ bụrụ na ụlọikpe kpọọ ya ka ọ pụta gbaa ama maọbụ wepụta ihe akaebe, na ya ga-eme nke ahụ na-eleghị anya n'azụ.## [Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 28, 2025](https://www.bbc.com/igbo/articles/c5yk0k4y23qo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 28, 2025](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/f1a0/live/52df1610-60be-11f0-a40e-a1af2950b220.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 14:12:20_Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Ọktoba 28, 2025## [Ngagharịiwe akawanyela njọ na Mba Kamerun n'ihi mpụtara ntuliaka nyere Paul Biya mmeri](https://www.bbc.com/igbo/articles/cvgvg558y0jo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ngagharịiwe akawanyela njọ na Mba Kamerun n'ihi mpụtara ntuliaka nyere Paul Biya mmeri](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/3bb1/live/a81c1050-b420-11f0-8d6c-7357788a3999.jpg)_Tiuzdee, 28 Ọktoba 2025 na 17:18:00_Otụtụ ndị mmadụ katọrọ mmeri Paul Biya kemgbe ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Kamerun kpọpụtara aha ya dịka onye meriri.## [Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy0p211x2leo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Nkenye ndịda ọwụwa anyanwụ steeti ọhụrụ ga-abara onye ọbụla uru - Nnachi](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/2564/live/d8d7c1b0-b341-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.png)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 14:34:38_Akụkọ banyere steeti iri atọ na otu a chọrọ ịkepụta ọhụrụ na Naịjirịa## ['Amalitere m Open Sharaton site n'isi moi moi n'akụkụ okporoụzọ New Haven Enugwu'](https://www.bbc.com/igbo/articles/czxk0jyj1j2o?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)!['Amalitere m Open Sharaton site n'isi moi moi n'akụkụ okporoụzọ New Haven Enugwu'](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/e002/live/33e39d30-b253-11f0-ba75-093eca1ac29b.jpg)_Sọndee, 26 Ọktoba 2025 na 10:05:59_Onye nwe ụlọ oriri Open Sheraton bụ Oriaku Evelyn Ezeoma bụ onye Awo Idemili dị n'Imo steeti, dịka a na-etu ya "Awọ dị m ahụ mma 1 n'Awo Omamma".## [Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa](https://www.bbc.com/igbo/articles/ce326xx95gxo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị kaa nka n'ụwa](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/7520/live/7cebec80-b32a-11f0-ba75-093eca1ac29b.jpg)_Mọnde, 27 Ọktoba 2025 na 11:52:58_Paul Biya abụrụla Onyeisiala kachasị ka nka n'ụwa ka e mechara ntuliaka 2025 nke mba Kemerun.## [Ama m ihe ndị m gabigara tupu m ruo n'ogogo m nọ taa - Ashmusy](https://www.bbc.com/igbo/articles/cj0ezmm1dnpo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Ama m ihe ndị m gabigara tupu m ruo n'ogogo m nọ taa - Ashmusy](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/2b30/live/d00598d0-b02d-11f0-b2a1-6f537f66f9aa.jpg)_Fraịdee, 24 Ọktoba 2025 na 05:59:35_Na mkparịtaụka a pụrụ iche ya na BBC Igbo nwere, Ashmusy kọwara na ọ tụghị ya n'anya na ya ruru ogogo ọ nọ taa ma bụrụ onye a ma ama n'ihi na ọ gbara mbọ maka ya.## [Unu na-akụtu ụlọahịa iji kpochapụ akụnaụba ndị Igbo – ASITU na-agwa Gọọmenti Legọs](https://www.bbc.com/igbo/articles/cy045gne28yo?at_medium=RSS&at_campaign=rss?at_campaign=githubrss)![Unu na-akụtu ụlọahịa iji kpochapụ akụnaụba ndị Igbo – ASITU na-agwa Gọọmenti Legọs](https://ichef.bbci.co.uk/ace/ws/240/cpsprodpb/72e6/live/12bab4d0-b119-11f0-8eba-091c09384b3c.jpg)_Fraịdee, 24 Ọktoba 2025 na 20:56:05_Otu Association of Igbo Town Unions kwupụtara nke a n'ọgbakọ ha haziri n'isi obodo Abịa steeti bụ Ụmụahịa n'ụbọchị Fraịde 24 Ọktoba 2025.

0 commit comments

Comments
 (0)